WELCOME TO 9jaVoko.com.ng

NEWS | SPORTS | FACE OF NV | MIXTAPE |

PROMOTE MUSIC | ADVERTISE | SUBMIT FREEBEAT

TRENDING POSTS 🔥

    Presidency 2023:

    Media captionPresidency 2023: A na-akpapụ ndị Igbo na Naịjirịa - Ezeife

    Onye bụbụ Gọvanọ Anambra steeti bụ Ọkwadike, Chukwuemeka Ezeife kwuru na ntuliaka onyeisiala 2013 ga-ekwu ka Igbo a ka ga-anọ na Naịjirịa.
    Na mkparịtụka ya na BBC Igbo nwere ụbọchị Monde Ọkwadike ndị Igbo sị na ndị okenye Igbo ga-akwụnyere Ipob ma ha mechecha ihe niile ha kwesiri ime ghara ịnwete ọkwa onyeisiala Naịjirịa na 2023.

    Ọ sị na "Ọ bụrụ na anyị mechaa ihe niile anyị kwesiri ị me, jikọ onwe anyị ọnụ ga-zọọ ọkwa onyeisiala, ha sị na ha agaghị enye anyị maka na anyị bụ Igbo, mara na anyị agaghịziị abụ Naịjirịa".
    O kwukwara na ndị Okenye ndị Igbo na-ekwu na Igbo ga-erite uru na-azụmahịa maka na Naịjiria dị ọtụtụ na ọ bụ ya bụ ihe ji ha ikpebi ịpụ na Naịjriịa.

    Nkenke aha onyonyoNnamdi Kanu bụ onyeisi ndị Ipob

    Ọ sị na agbanyeghị na nke bụ uche obi ya, mana ọtụtụ mmadụ na-ekwu ya.
    Goddy Uwazuruike bụbu onyeisi otu a kpọrọ 'Aka Ikenga' mgbe kwenyekwara n'ihe Ọkwadike kwuru.
    Uwazuruike sị na "2023 Igbo ga-akwụsi ike. Ihe ọ masịrị ha mee. Anyi ga-enweteriri ọchịchị a, ọ bụrụ na anyị enweteghị ya, anyị emee ihe Ọkwadike kwuru".

    Akụkọ ndị ga-amasị gị

    Ihe nkiri a ga-amasị gị

    No comments:

    Post a Comment

  • Presidency 2023:

  • Media captionPresidency 2023: A na-akpapụ ndị Igbo na Naịjirịa - Ezeife

    Share this post with your Friends 👇

    No comments:

    Post a Comment

Go Back To The Top